OBIANUJU

Oge oriri na ọnunụ agala. Afọ ọhụrụ abiala. Ọtụtụ ndi mmadu ga- ekwenye ma kwukwa ihe ohuru ha chọrọ ime na afọ a. Ụfọdụ ga abia na mmezụ, ụfọdu agaghi emezu. Ya mere o ji di mkpa ka anyi nyocha obi anyi ofuma tụpụ anyi ekwe onwe anyi ma o bu chi anyi nkwa. O burukwa na o nwere ihe ohuru i choro ime ma o bu ihe i na emebu i chọrọ imezi nke oma na afo a, e gbula oge. Bido mmebe ya ugbu a. Chineke nyere gi ndu ga-enyekwa gi ike ma kwadobe gi.

O ga-amasi anyi ma i gwa anyi ihe ndi i bu na uche ime na afọ ọhụ a. Kedu ụzọ ndi mmadu ga-esi mmezu nkwa ha kwere onwe?

View original post

Advertisements

Talk to me

Fill in your details below or click an icon to log in:

WordPress.com Logo

You are commenting using your WordPress.com account. Log Out / Change )

Twitter picture

You are commenting using your Twitter account. Log Out / Change )

Facebook photo

You are commenting using your Facebook account. Log Out / Change )

Google+ photo

You are commenting using your Google+ account. Log Out / Change )

Connecting to %s